Oga Eme Lyrics by Evado Feat. Kolaboy

TribeNews
By TribeNews 20 Views Add a Comment
4 Min Read

Evado and Kolaboy LyricsOga Eme lyrics by Evado featuring Kolaboy tell a story of patience, struggle, and unwavering faith while waiting for success to finally manifest. The song reflects pain, setbacks, and street realities, balanced with hope, resilience, and trust in God’s timing.

Oga Eme Cover ArtRELATED: Read ‘My Pay’ Lyrics by Evado

- Advertisement -

Evado & Kolaboy – Oga Eme Lyrics

Odia
Doo nwa mama
Kola
Tene
Boy
Amam na ọ ga eme
Amam na ọ ga eme

- Advertisement -

Yeah
I’ve been waiting for my turn, amam na ọ ga eme (heh)
Afịa anwụ anyi kpọsara na ụwa mgbede, amam na ọ ga ere
‘Cause I’ve been through lots of pain, amam na ọ ga ede (heh)
Afịa anwụ ajụrụ ajụ na afọr mechakwa zụọ na-eke

Before a sunny day, nwa rainy days ga abịa (otua)
Anyi besịa na-abani, ụtụtụ joy ga abịa (ijee)
Nma akwusinwu na-ụzọ, ebe nna akpọnye telụ aka
Onye nwelu ndidi na-ala oroma chalacha

- Advertisement -

Before the happy ever after
Imana pain ga-abia (otua ka ọ dị)
Dịka anyi na ayọ olisa, ofu mbosị ọ ga-aza
Nma anadi fam house, until akpa m aza (seh)
Nna fịịcha anyị anya mmiri, mee ka ụbịam gaabịga

N Grindicha mụ afụlọ pay, ọ na-agbawa mụ obi (chai)
Obim gbawasia, onye ga akasi mụ obi o?
Ihe m fulu na-ụzọ na-awụm akpata oyi
Daddy wụsanụ mụ (yeah) ngozi ka ịsị jụọ (yeah) mụ oyi o

Before ichọwa ịje ọgụ na-barracks
Ịga ebido na-Man O war (heh)
Owuite nwere vacancy, mana asị m ya “I want no more”
‘Cause what shall it profit a man
Ma anyi rụcha ọrụa gbara aka (at all)
Mụ na owuite amago ọfụma to the point ọ na-ana m aka

- Advertisement -

See, my bro I have seen it all, kaa ndị taxi na-ebu runs girls (imakwa)
Life is a bitch, nweta ya nga asị ya undress
Chukwu gbalụnụ anyị through pass, anyi nọ on the run, owu naa defense (otua kaa ọ dị)
And ima na-ọsụọ I’ll prove myself kaa onye gaa defense
Achozi m small, achọ m ya heavy (ijee)
Ka ọ dị ka ọ shot John Terry (otua)
Ike agụgo anyị ịgbagoro gbadaa, ka onye nwe solar, achọ m ya steady
Mana ama m na-chuwku a mere ya na-mbu (seh), ga emenwu ya ugboro ịse, heh
Arụ m bu ọnya ọnya, chukwu wọterem gbomgbonise (seh)

Before a sunny day, nwa rainy days ga-abịa
Anyi besịa na-abani, ụtụtụ joy ga-abịa
Nma akwusinwu na-ụzọ, ebe nna akpọnye telụ aka (at all)
Onye nwelu ndidi na-ala oroma chalacha

Before the happy ever after
Imana pain ga-abia (otua)
Dịka anyi na ayọ olisa, ofu mbosị ọ ga-aza
Nma anadi fam house, until akpa m aza (at all)
Nna fịịcha anyị anya mmiri, mee ka ụbịam gaabịga

- Advertisement -

N Grindicha mụ afụlọ pay, ọ na-agbawa mụ obi (chai)
Obim gbawasia, onye ga akasi mụ obi o?
Ihe m fulu na-ụzọ na-awụm akpata oyi
Daddy wụsanụ mụ ngozi ka ịsị jụọ mụ oyi o (yeah)

Achozi m small, achọ m ya heavy
Ka ọ dị ka ọ shot John Terry
Ike agụgo anyị ịgbagoro gbadaa, ka onye nwe solar, achọ m ya steady
Mana ama m na-chuwku a mere ya na-mbu, ga emenwu ya ugboro ịse
Arụ m bu ọnya ọnya, chukwu wọterem gbomgbonise

N Grindicha mụ afụlọ pay, ọ na-agbawa mụ obi
Obim gbawasia, onye ga akasi mụ obi o?
Ihe m fulu na-ụzọ na-awụm akpata oyi
Daddy wụsanụ mụ ngozi ka ịsị jụọ mụ oyi o

Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook

Leave a Comment
Ads Blocker Image Powered by Code Help Pro

Ads Blocker Detected & This Is Prohibited!!!

We have detected that you are using extensions to block ads and you are also not using our official app. Your Account Have been Flagged and reported, pending de-activation & All your earning will be wiped out. Please turn off the software to continue

You cannot copy content of this app